Italy based choir sings Ibo song at ordination Mass

When three Nigerian faithful of Opus Dei were ordained priests in Rome on Saturday 20 May 2023, the choir had this surprise for them: an Ibo hymn “Ezi Chukwu”.

EZI CHUKWU

The full title of the song is Ezi Chukwu Nara Aja Anyi, with translates to Precious God, Receive our Sacrifice. We offer the lyrics in Ibo of this very popular offertory song in Catholic liturgy, and the full translation in English.

CHORUS:
Anyi ario Gi, nara’ja’nyi Ezi Chukwu, Ezi Chukwu nabata ya;
were ya, gozie ya, mekwaa ya Nna, k’odi mma, (kwesi) n’Iga’nara ya.

VERSES:

1. Mgb’anyi n’erunyere Gi aja obi oma’nyi nke bu ihe ala miputara; o bughi nkwughachi Ihunanya Gi; anyi enweghi ike ya… Chorus

2. Mgb’ obula’nyi bu’mugi gbakoro n’ihu Gi, I churu Gi aja kasi nso, k’anyi n’erunye ya maka ndi mmadu nile, ndi ndu na ndi nwur’anwu... Chorus

3. So Gi bu ndu ndi kwere na Gi; ndu ihe nil e n’uwa na n’eluigwe; gosi anyi uzo nke ka mma iji wee gosi Gi anuri anyi na Gi... Chorus

4. Ndi Nso n’eji ukwe anuri eto Afoma Gi n’etokwa Ike Gi. Kwere k’anyi soro ha too Gi oge nile site n’aja anyi... Chorus

5. Gozie anyi, gozie anyi gozie O Chukwu anyi ndi n’achuru Gi aja; nara’nyi nara’nyi nara O Chukwu anyi aja nke onwe anyi… Chorus

Translation into English

CHORUS:
We pray to you, accept our sacrifice, Good God, Good God, receive it. Take it, bless it, make it holy, Father, That it may be acceptable to you.

VERSES:

1. When we offer you our joyful sacrifice, the fruit of the land, it is not meant to pay back your love, because we cannot repay back your love for us… Chorus

2. Each time your children gather before you, to offer you the most Holy Sacrifice, we offer it for all, both the living and the dead… Chorus

3. You are the sole life of those who believe in you, the life of all creation both in heaven and on earth. Show us the most worthy way to show you our joy in you… Chorus

4. The saints praise your power and goodness with songs of joy. Grant us the grace to join in worshiping you every day, through our sacrifice of praise.  The holy ones sing joyful songs to praise your goodness. Allow us to praise you with our sacrifice... Chorus